Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“È Nwere Uru Mmadụ Ga-abara Chineke?”

“È Nwere Uru Mmadụ Ga-abara Chineke?”

Elifaz kwuru na Chineke weere anyị ka ndị na-abaghị uru (Job 22:​1, 2; w05 9/15 26-27)

Elifaz kwuru na Chineke achọdịghị ịma ma ànyị bụ ndị ezi omume (Job 22:3; w95 2/15 27 ¶6)

Anyị kwesịrị ime ka Jehova nwee ihe ọ ga-aza Setan, bụ́ onye na-akwa ya emo (Ilu 27:11; w03 4/15 14-​15 ¶10-12)

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee otú obi dị gị ịmara na i nwere ike ịbara Onye Pụrụ Ime Ihe Niile uru?