Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Nọvemba 20-26

JOB 18-19

Nọvemba 20-26

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Agbahapụkwala Ụmụnna Gị”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Job 19:1, 2​—Gịnị ka anyị ga-amụta n’ihe Job zara ndị sịrị na ha bụ ndị enyi ya mgbe ha gwara ya okwu ọjọọ? (w94 10/1 32)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 18:1-21 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 90

  • Bụrụ Enyi Jehova​—Na-enyere Ndị Ọzọ Aka: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova​—Na-enyere Ndị Ọzọ Aka. O kwe mee, jụọ ụmụaka ụfọdụ i bu ụzọ họrọ ajụjụ ndị a: Olee otú ụmụaka ga-esi na-enyere ndị ọzọ aka?

    Gịnị ka ị ga-achọ ime iji nyere ndị ọzọ aka?

  • Ndokwa E Mere Maka Ịkasi Ndị Nọ na Betel Obi”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) rr isi nke 2 ¶1-9, na vidio kọwara isiokwu a na-amụ

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 63 na Ekpere