Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ọ Bụghị Inwe Akụnụba Na-egosi na Mmadụ Bụ Onye Ezi Omume

Ọ Bụghị Inwe Akụnụba Na-egosi na Mmadụ Bụ Onye Ezi Omume

Zofa kwuru na Chineke na-anapụ ndị ajọ omume akụnụba ha. Ihe okwu ya pụtara bụ na ọ ga-abụrịrị na Job mehiere Chineke (Job 20:5, 10, 15)

Job zara ya, sị: ‘Gịnị mere ihe ji agaziri ndị ajọ omume?’ (Job 21:7-9)

Otú Jizọs si bie ndụ gosiri na e nwere ike ndị ezi omume agaghị aba ọgaranya (Luk 9:58)

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Ma onye na-efe Chineke ọ̀ bụ ọgaranya ma ọ̀ bụ ogbenye, gịnị kwesịrị ịbụ ihe kacha ya mkpa?​—Luk 12:21; w07 8/1 29 ¶12.