Nọvemba 6-12
JOB 13-14
Abụ nke 151 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ọ Bụrụ na Mmadụ Anwụọ, Ọ̀ Ga-adị Ndụ Ọzọ?”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Job 13:12, na ihe e dere n’ala ala peeji ya.—Gịnị mere Job ji sị na ihe ndị bịara ịkasi ya obi na-ekwu “bụ ilu ntụ”? (it-1 191)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 13:1-28 (th ihe ọmụmụ nke 12)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Baịbụl—2 Tim. 3:16, 17. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. (th ihe ọmụmụ nke 2)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff ajụjụ nke 1-5 e ji echeta ihe a mụrụ ná nkebi nke 1 (th ihe ọmụmụ nke 19)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Wepụta Ihe Ị Ga-enye”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio. Ọ bụ okenye ga-eme ihe omume a. Jaa ụmụnna mma maka otú ha si ewepụta ego iche iji na-akwado ọrụ dị iche iche nzukọ Jehova na-arụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) rr isi nke 1 ¶8-14, igbe 1A
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 76 na Ekpere