Disemba 2-8
ABỤ ỌMA 113-118
Abụ nke 127 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Gịnị Ka Anyị Ga-eji Kwụọ Jehova Ụgwọ?
(Nkeji 10)
Jehova na-echebe anyị, na-eji obiọma emeso anyị ihe, na-azọpụtakwa anyị (Ọma 116:6-8; w01 1/1 11 ¶13)
Otú anyị nwere ike isi kwụghachi Jehova ụgwọ bụ idebe iwu ya na isoro ntụziaka ya (Ọma 116:12, 14; w09 7/15 29 ¶4-5)
Otú anyị nwere ike isi kwụghachi Jehova ụgwọ bụ ‘ịchụrụ ya àjà ekele’ (Ọma 116:17; w19.11 22-23 ¶9-11)
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ọma 116:15—Olee ndị bụ “ndị na-erubere Jehova isi” e kwuru okwu ha n’amaokwu a? (w12 5/15 22 ¶1-2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 116:1–117:2 (th ihe ọmụmụ nke 2)
4. Nwee Obi Ike—Ihe Jizọs Mere
(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 12 nọmba nke 1-2.
5. Nwee Obi Ike—Na-eme Ka Jizọs
(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 12 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”
Abụ nke 60
6. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 18 ¶1-8, vidio kọwara isiokwu a na-amụ