Disemba 9-15
ABỤ ỌMA 119:1-56
Abụ nke 124 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. “Olee Otú Nwa Okorobịa Ga-esi Na-ebi Ndụ Dị Mma?”
(Nkeji 10)
Na-akpachara anya (Ọma 119:9; w87 11/1 18 ¶10)
Jiri ihe ndị Chineke na-echetara anyị kpọrọ ihe (Ọma 119:24, 31, 36; w06 6/15 25 ¶1)
Ghara ịna-ele ihe na-abaghị uru (Ọma 119:37; w10 4/15 20 ¶2)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ihe ndị e chetaarala m ga-enyere m aka ịnọgide na-ebi ndụ dị mma?’
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ọma 119—Olee usoro e ji dee abụ ọma a, ọ̀ ga-abụkwa gịnị mere e ji dee ya otú ahụ? (w05 4/15 10 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 119:1-32 (th ihe ọmụmụ nke 5)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Kpanyere onye ị hụrụ n’okporo ụzọ mgbe unu nọ n’ozi ụlọ n’ụlọ ụka. (lmd isi nke 1 nọmba nke 4)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. N’oge gara aga unu kwurịtara, ọ gwara gị na ọ dịbeghị anya mmadụ nwụnahụrụ ya. (lmd isi nke 9 nọmba nke 3)
6. Okwu
(Nkeji 5) ijwyp 83—Isiokwu: Olee Otú M Ga-esi Na-emeri Ọnwụnwa? (th ihe ọmụmụ nke 20)
Abụ nke 40
7. Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Ọnwa Disemba
(Nkeji 10) Kpọnye VIDIO.
8. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 5)
9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 18 ¶9-15, igbe 18A