Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Nọvemba 11-17

ABỤ ỌMA 106

Nọvemba 11-17

Abụ nke 36 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. “Ha Chefuru Chineke, Onye Nzọpụta Ha”

(Nkeji 10)

Mgbe ndị Izrel tụwara egwu, ha nupụụrụ Jehova isi (Ọpụ. 14:11, 12; Ọma 106:7-9)

Mgbe agụụ ihe oriri na mmiri nọ na-agụ ndị Izrel, ha katọrọ Jehova (Ọpụ. 15:24; 16:3, 8; 17:2, 3; Ọma 106:13, 14)

Mgbe ndị Izrel chegbuwere onwe ha, ha fewere arụsị (Ọpụ. 32:1; Ọma 106:19-21; w18.07 20 ¶13)

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Mgbe nsogbu bịaara anyị, olee uru ndị anyị na-erite ma anyị cheta ụzọ dị iche iche Jehova sirila nyere anyị aka?

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 106:36, 37​—Gịnị jikọtara ikpere arụsị na ịchụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà? (w06 7/15 13 ¶9)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Mee Ka Ihe Ị Na-akụzi Dị Mfe Nghọta​—Ihe Jizọs Mere

(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 11 nọmba nke 1-2.

5. Mee Ka Ihe Ị Na-akụzi Dị Mfe Nghọta​—Na-eme Ka Jizọs

(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 11 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 78

6. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 17 ¶1-8, vidio kọwara isiokwu a na-amụ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 77 na Ekpere