Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee ihe ndị Baịbụl kwuru nwere ike inyere ndị di na nwunye aka?

Amaokwu Baịbụl: Kọl. 3:12

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe ndị Baịbụl kwuru nwere ike inyere ndị nne na nna aka?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee ihe ndị Baịbụl kwuru nwere ike inyere ndị nne na nna aka?

Amaokwu Baịbụl: Kọl. 3:21

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe ndị Baịbụl kwuru nwere ike inyere ndị na-eto eto aka?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Olee ihe ndị Baịbụl kwuru nwere ike inyere ndị na-eto eto aka?

Amaokwu Baịbụl: Ilu 2:11

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere ihe Baịbụl kwuru ji aba uru mgbe niile?