Ọgọst 6-12
LUK 17-18
Abụ nke 18 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-ekele Onye Meere Gị Ihe”: (Nkeji 10)
Luk 17:11-14—Jizọs gwọrọ ndị ekpenta iri (ihe ụfọdụ a kọwara na Luk 17:12, 14, nwtsty)
Luk 17:15, 16—Naanị otu n’ime ndị ekpenta ahụ bịara kelee Jizọs
Luk 17:17, 18—Amaokwu Baịbụl ndị a gosiri na mmadụ kwesịrị ikele onye meere ya ihe (w08 8/1 14-15 ¶8-9)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Luk 17:7-10—Gịnị ka Jizọs ji ihe atụ a na-akụziri anyị? (ihe a kọwara na Luk 17:10, nwtsty)
Luk 18:8—Olee ụdị okwukwe Jizọs na-ekwu gbasara ya n’amaokwu a? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 18:24-43
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 4 ¶1-2
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Cheta Nwunye Lọt”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 32
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 117 na Ekpere