Ọgọst 20-26
LUK 21-22
Abụ nke 27 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Nnapụta Unu Na-eru Nso”: (Nkeji 10)
Luk 21:25—Ihe ndị dị egwu ga-eme n’oge oké mkpagbu ahụ (kr 226 ¶9)
Luk 21:26—Ezigbo ụjọ ga-atụ ndị iro Jehova
Luk 21:27, 28—Jizọs ga-anapụta ndị kwesịrị ntụkwasị obi (w16.01 10-11 ¶17; w15 7/15 17-18 ¶13)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Luk 21:33—Gịnị ka ihe Jizọs kwuru n’amaokwu a nwere ike ịpụta? (ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a, nwtsty)
Luk 22:28-30—Olee ọgbụgba ndụ Jizọs gbara, ole ndị ka ya na ha gbara ndụ ahụ, oleekwa uru ọgbụgba ndụ ahụ bara? (w14 10/15 16-17 ¶15-16)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 22:35-53
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosi otú a ga-esi azaghachi onye kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosi otú ị ga-esi zie mmadụ ozi ọma ma ọ bụrụ na o ji ọrụ n’aka.
Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 34
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 41 na Ekpere