Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 21-22

“Nnapụta Unu Na-eru Nso”

“Nnapụta Unu Na-eru Nso”

21:25-28

N’oge na-adịghị anya, Jizọs ga-ebibi ndị ajọ omume ma zọpụta ndị ezi omume. Anyị kwesịrị ime ka anyị na Jehova dịrị ná mma ka anyị nwee ike iso ná ndị a ga-azọpụta.