Ọgọst 27–Septemba 2
LUK 23-24
Abụ nke 130 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Dị Njikere Ịgbaghara Ndị Ọzọ”: (Nkeji 10)
Luk 23:34—Jizọs gbaghaara ndị agha Rom ahụ kpọgidere ya n’elu osisi (cl 297 ¶16)
Luk 23:43—Jizọs gbaghaara onye ohi (g 2/08 11 ¶5-6)
Luk 24:34—Jizọs gbaghaara Pita (cl 297-298 ¶17-18)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Luk 23:31—Olee ndị Jizọs na-ekwu gbasara ha n’amaokwu a? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Luk 23:33—Olee otú ihe ndị oge ochie a chọpụtara si gosi na ọ ga-abụ na ha na-eji ntu akpọgide mmadụ n’elu osisi? (ihe e ji kọwaa amaokwu a, nwtsty)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 23:1-16
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe nke ga-enyere ya aka.
Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 4 ¶3-4
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jizọs Nwụkwara n’Ihi Nwanna Gị”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Bụrụ Nnọọ Sọ Mma!
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 35 ¶1-11
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 82 na Ekpere