Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 23-24

Dị Njikere Ịgbaghara Ndị Ọzọ

Dị Njikere Ịgbaghara Ndị Ọzọ

24:34

Ònye ka m kwesịrị ịgbaghara?

Gịnị ka mmadụ ịdị “njikere ịgbaghara mmehie” pụtara? (Ọma 86:5) Anya Jehova na Ọkpara ya dị n’ebe ụmụ mmadụ na-ezughị okè nọ iji hụ onye chegharịrịnụ ka ha nwee ike ịgbaghara ya.