Ọgọst 26–Septemba 1
NDỊ HIBRU 4-6
Abụ nke 5 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Mee Ike Gị Niile Iji Banye n’Izu Ike Chineke”: (Nkeji 10)
Hib. 4:1, 4—Mata ihe bụ́ izu ike Chineke (w11 7/15 24-25 ¶3-5)
Hib. 4:6—Na-erubere Jehova isi (w11 7/15 25 ¶6)
Hib. 4:9-11—Emela ihe otú o si masị gị (w11 7/15 27-28 ¶16-17)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Hib. 4:12—Gịnị ka “okwu Chineke” pụtara n’amaokwu a? (w16.09 13)
Hib. 6:17, 18—Gịnị bụ ihe “abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe” e kwuru okwu ha n’amaokwu a? (it-1 1139 ¶2)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hib. 5:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 198-199 ¶7-8 (th ihe ọmụmụ nke 12)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ọrụ Ọma Ndị A Na-agaghị Echefu Echefu”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ihe Ndị Ị Ga-eme Ka I Nwee Ike Iru Eru Ịna-eje Ozi na Betel.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 81
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 12 na Ekpere