Ọgọst 5-11
2 TIMOTI 1-4
Abụ nke 150 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Chineke Enyeghị Anyị Mmụọ nke Ụjọ”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 2 Timoti Na-ekwu.]
2 Tim. 1:7—Jiri “uche zuru okè” na-emeri ọnwụnwa (w09 5/15 15 ¶9)
2 Tim. 1:8—Ihere ozi ọma emekwala gị (w03 3/1 9-10 ¶7)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
2 Tim. 2:3, 4—Olee otú anyị ga-esi zere imikpu onwe anyị “n’ọrụ ego a na-arụ ná ndụ”? (w17.07 10 ¶13)
2 Tim. 2:23—Olee otu ụzọ anyị ga-esi “jụ ajụjụ nzuzu na nke na-enweghị isi”? (w14 7/15 14 ¶10)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Tim. 1:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jiri Ihe Atụ Na-akụzi Ihe, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 8 na broshọ Izi Ihe.
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w14 7/15 13 ¶3-7—Isiokwu: Olee Otú Ndị Jehova Si ‘Ajụ Ajọ Omume’? (th ihe ọmụmụ nke 7)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Gị na Ndị Hụrụ Jehova n’Anya Na-anọrị”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Mụta Ịjụ Mkpakọrịta Ọjọọ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 78
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 126 na Ekpere