Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọktoba 17-23

ILU 12-16

Ọktoba 17-23
  • Abụ nke 69 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Amamihe Dị Mma Karịa Ọlaedo”: (Nkeji 10)

    • Ilu 16:16, 17—Onye maara ihe na-amụ Okwu Chineke, na-emekwa ihe ọ na-amụta na ya (w07 7/15 8)

    • Ilu 16:18, 19—Onye maara ihe na-agbara nganga na mpako ọsọ (w07 7/15 8-9)

    • Ilu 16:20-24—Onye maara ihe na-ekwu okwu na-eru mmadụ n’obi, nke na-agbakwa ume (w07 7/15 9-10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ilu 15:15—Olee otú anyị ga-esi na-enwekwu obi ụtọ ná ndụ? (1/14 16)

    • Ilu 16:4—Olee otú o si bụrụ na Jehova kere onye ajọ omume “maka nzube ya”? (w07 5/15 18-19)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 15:18–16:6

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 11:11-14—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe ngwụcha izu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 3:1-6; Rom 5:12—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe ngwụcha izu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 202 ¶18-19—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ