Ọktoba 24- 30
ILU 17-21
Abụ nke 76 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-eme Ka Gị na Ndị Ọzọ Na-adị n’Udo”: (Nkeji 10)
Ilu 19:11
—Na-ejide onwe gị ma a kpasuo gị iwe (w14 12/1 12-13) Ilu 18:
13, 17; 21:13 —Gbalịa chọpụta otú ihe niile si mee (w11 8/15 30 ¶11-14) Ilu 17:9
—Jiri obi gị niile gbaghara onye mejọrọ gị (w11 8/15 31 ¶17)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ilu 17:5
—Olee otu ihe mere anyị kwesịrị iji lezie anya mgbe anyị na-ahọrọ ụdị ntụrụndụ anyị ga-enwe? (w10 11/15 6 ¶17; w10 11/15 31 ¶15) Ilu 20:25
—Olee otú ihe e kwuru ebe a ga-esi baara ndị di na nwunye na ndị na-akpa maka ọlụlụ uru? (w09 5/15 15-16 ¶12-13) Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 18:14–19:10
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Nye ya akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Nye ya akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe
—Gosizie ya vidio Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 57 ¶14-15
—Mee ka ọ ghọta na o kwesịrị ịna-eji ejiji dị mma ma ọ bịawa ọmụmụ ihe.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Jehova Ga-agọzi Gị ma Ị Na-eme Udo: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Jehova Ga-agọzi Gị ma Ị Na-eme Udo. Jụzie ajụjụ ndị a: Olee ihe ndị anyị na-ekwesịghị ime ma e nwee esemokwu? Olee uru anyị ga-erite ma anyị mee ihe e kwuru n’Ilu 17:9 nakwa na Matiu 5:
23, 24? Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 2 ¶35-40, igbe na chaatị ndị dị na peeji nke 25-29
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 144 na Ekpere