Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọktoba 3-9

ILU 1-6

Ọktoba 3-9
  • Abụ nke 37 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jiri Obi Gị Dum Tụkwasị Jehova Obi”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ilu 1:7—Olee otú ịtụ egwu Jehova si bụrụ “mmalite nke ihe ọmụma”? (w06 9/15 17 ¶1; it-2-E 180)

    • Ilu 6:1-5—Gịnị ka anyị kwesịrị ime ma anyị chọpụta na ihe anyị na onye anyị na ya na-emekọ ihe ego kwekọrịtara ga-akpatara anyị nsogbu? (w00 9/15 25-26)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 6:20-35

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha soro kpọọ ndị mmadụ òkù ịbịa ọmụmụ ihe ngwụcha izu anyị.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 107

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8) Ma ọ bụ, tụleenu ihe unu mụtara n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 25-27)

  • Na-akpaso Ndị Bịara Ọmụmụ Ihe Anyị Àgwà Ọma (Ilu 3:27): (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Jụzie ụmụnna otú anyị ga-esi eme ka onye ọ bụla bịara ọmụmụ ihe nwee obi ụtọ, ma n’ọnwa Ọktoba ma mgbe ọ bụla ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 2 ¶1-12

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 143 na Ekpere