Ọktoba 31– Nọvemba 6
ILU 22-26
Abụ nke 88 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Zụlite Nwata Dị Ka Ụzọ Kwesịrị Ya Si Dị”: (Nkeji 10)
Ilu 22:6; 23:
24, 25 —E jiri Okwu Chineke zụọ ụmụ ntakịrị, ha too, ha ga na-enwe obi ụtọ, na-akpakwa àgwà ka ndị ṅụjuru mmiri ara afọ (w08 4/1 16; w07 6/1 31) Ilu 22:15; 23:
13, 14 —N’ezinụlọ, “ụtarị” na-anọchi anya ụzọ dị iche iche e si adọ nwatakịrị aka ná ntị (w97 10/15 32; it-2-E 818 ¶4) Ilu 23:22
—Ndị toro eto nwekwara ezigbo ihe ha ga-amụta n’aka ndị mụrụ ha (w04 6/15 14 ¶1-3; w00 6/15 21 ¶13)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ilu 24:16
—Olee otú ilu a si agba anyị ume ịnọgide na-agba ọsọ nke ndụ ahụ? (w13 3/15 4-5 ¶5-8) Ilu 24:27
—Gịnị ka ilu a pụtara? (w09 10/15 12 ¶1) Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 22:
1-21
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Kaadị JW.ORG
—Jiri kaadị a gbaa àmà n’oge ị na-anọghị n’ozi. Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Kaadị JW.ORG
—Gwa ya ihe unu ga-atụle mgbe ọzọ, gosizie ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 179-181 ¶18-19
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ị̀ Na-eji Kaadị JW.ORG Ezi Ozi Ọma?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio otú e si enye mmadụ kaadị JW.ORG, kwurịtakwanụ ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ e gosiri na vidio ahụ. Gbaa ndị nkwusa ume ka ha na-etinye kaadị ole na ole n’akpa ha mgbe ọ bụla.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 3 ¶1-12, pp. 30-31
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 146 na Ekpere
Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.