Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Baịbụl ọ̀ ka bara uru taa?
Amaokwu Baịbụl: 2 Tim. 3:16
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Ihe Baịbụl kwuru ọ̀ dabara n’ihe ndị sayensị chọpụtara?
○● NLETAGHACHI
Ajụjụ: Ihe Baịbụl kwuru ọ̀ dabara n’ihe ndị sayensị chọpụtara?
Amaokwu Baịbụl: Job 26:7
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Ihe ndị Baịbụl kwuru ọ̀ na-abara anyị uru?