Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọktoba 12-18

ỌPỤPỤ 33-34

Ọktoba 12-18

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ha, sị: Olee otú Brandi si mee ka onye nwe ụlọ ghọta uru ihe ọ na-ekwu bara? Olee otú o si nyere onye nwe ụlọ aka ichebara ihe ọ na-ekwu echiche?

  • Nletaghachi: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 16)

  • Nletaghachi: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị peeji nke mbụ. Nyezie ya akwụkwọ Baịbụl Na-Akụziri Anyị ma jiri isi nke 2 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 8)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ