Ọktoba 19-25
ỌPỤPỤ 35-36
Abụ nke 92 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“E Mere Ka Ha Nwee Ike Ịrụ Ọrụ Jehova”: (Nkeji 10)
Ọpụ. 35:25, 26—Jehova gọziri ndị ya maka iwepụta onwe ha ịrụ ọrụ ya (w14 12/15 4 ¶4)
Ọpụ. 35:30-35—Mmụọ nsọ mere ka Bezalel na Oholiab nwee ike “ịrụ ụdị ọrụ ọ bụla” (w11 12/15 19 ¶6)
Ọpụ. 36:1, 2—Ọ bụ Jehova ka otuto niile gaara maka ihe ha rụpụtara (w11 12/15 19 ¶7)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọpụ. 35:1-3—Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’iwu Ụbọchị Izu Ike? (w05 5/15 23 ¶14)
Ọpụ. 35:21—Olee otú ndị Izrel si mee ihe anyị kwesịrị ịna-eme ma a bịa n’ihe gbasara imesapụ aka? (w00 11/1 29 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 35:1-24 (th ihe ọmụmụ nke 11)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa ya gbasara adres Ịntanet anyị, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 26 ¶18-20 (th ihe ọmụmụ nke 19)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Akụkọ Kọmitii Mbipụta nke Òtù Na-achị Isi nke Afọ 2018: (Nkeji 15) Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ndị na-ege ntị ajụjụ ndị a: Olee mgbanwe ndị nzukọ a merela n’ibipụta akwụkwọ anyị, n’ihi gịnịkwa? Olee ihe ndị merelanụ n’ihi otú e si belata ibipụta akwụkwọ anyị? Olee otú nsụgharị sirila nye aka n’ibipụta Baịbụl nakwa akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl? Olee otú akwụkwọ anyị ndị na-adị n’Ịntanet na vidio ndị anyị na-emepụta sirila baara ụmụnna anyị uru?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jy isi nke 137
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 69 na Ekpere