Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkpọsa A Ga-eme Iji Malitere Ndị Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl (Septemba 1-30)

Ajụjụ: Mmadụ ò nwere ike ịna-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi?

Amaokwu Baịbụl: Ọma 37:29

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Ànyị kwesịrị ikwere ihe a Baịbụl kwuru?

Mkparịta Ụka nke Mbụ

Ajụjụ: Olee ebe anyị ga-esi nweta ezigbo ndụmọdụ ga-abara anyị uru kwa ụbọchị?

Amaokwu Baịbụl: 2 Tim. 3:16, 17

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere i ji kwesị ịtụkwasị Baịbụl obi?

Nletaghachi

Ajụjụ: Gịnị mere i ji kwesị ịtụkwasị Baịbụl obi?

Amaokwu Baịbụl: Job 26:7

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ụfọdụ ajụjụ Baịbụl zara?