AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Kwe Ka Jehova Kasie Gị Obi
Ụjọ tụrụ Ịlaịja, ya agbaa ọsọ ndụ (1 Eze 19:3, 4; w19.06 15 ¶5)
Jehova nyeere ya aka ma gosi ya ike ya n’ụzọ pụrụ iche (1 Eze 19:5-7, 11, 12; ia 103 ¶13; 106 ¶21)
Jehova nyere ya ọrụ ọ ga-arụ (1 Eze 19:15-18; ia 106 ¶22)
Jehova si n’Okwu ya bụ́ Baịbụl agwa anyị okwu taa, na-echetara anyị na ọ hụrụ anyị n’anya n’eziokwu. Ọ na-enyekwa anyị ọrụ bara uru anyị na-arụ n’ozi ya.—1 Kọr. 15:58; Kọl. 3:23.