Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ebe Ịlaịsha na-ele Ịlaịja ka ọ na-arụ ọrụ ebube

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Onye E Ji Ama Atụ n’Ịzụ Ndị Ọzọ

Onye E Ji Ama Atụ n’Ịzụ Ndị Ọzọ

[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ 2 Ndị Eze Na-ekwu.]

Ịlaịsha nọ na-ele anya ka Ịlaịja na-arụ ọrụ ebube (2 Eze 2:8; w15 4/15 13 ¶15; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)

Ịlaịsha dị umeala n’obi. O mere ihe ọ mụtara n’ọzụzụ a zụrụ ya (2 Eze 2:13, 14; w15 4/15 13 ¶16)

N’ọgbakọ, Jehova nyere ndị okenye ọrụ ịzụ ndị ọzọ. (2 Tim. 2:2) Ọ bụrụ na ndị okenye achọọ ịzụ gị, kweta ka ha zụọ gị, dịrị umeala n’obi ma jiri ọrụ e nyere gị kpọrọ ihe.