Ọktoba 3-9
1 NDỊ EZE 17-18
Abụ nke 32 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Olee Mgbe Unu Ga-akwụsị Ịkwụ Ụzọ Ebe Abụọ?”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Eze 18:1—Gịnị mere Jizọs ji sị na ọ bụ “afọ atọ na ọnwa isii” ka mmiri na-ezoghị n’oge Ịlaịja? (Luk 4:25; w08 4/1 19, igbe)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Eze 18:36-46 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Baịbụl—2 Tim. 3:16, 17. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Okwu: (Nkeji 5) w14 2/15 14-15—Isiokwu: Ihe Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Ụdị Okwukwe Nwaanyị Di Ya Nwụrụ Nwere. (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 21
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 83 na Ekpere