Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Olee Mgbe Unu Ga-akwụsị Ịkwụ Ụzọ Ebe Abụọ?”

“Olee Mgbe Unu Ga-akwụsị Ịkwụ Ụzọ Ebe Abụọ?”

Ịlaịja mere ka o doo ndị Izrel anya na ha kwesịrị ikpebi chi ha ga-efe (1 Eze 18:21; w17.03 14 ¶6)

Bel bụ chi na-adịghị ndụ (1 Eze 18:25-29; ia 88 ¶15)

Jehova mere ihe pụrụ iche gosiri na ya bụ Chineke (1 Eze 18:36-38; ia 90 ¶18)

Ịlaịja gwara ndị Izrel ka ha gosi na ha nwere okwukwe. Otú ha ga-esi eme ya bụ irubere Jehova isi. (Diut. 13:5-10; 1 Eze 18:40) Taa, otú anyị si egosi na anyị nwere okwukwe ma na-efe Jehova otú ọ chọrọ bụ iji obi anyị niile na-erubere iwu ya isi.