AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ị̀ Na-egosi na I Nwere Obi Ike Ka Esa?
Esa ji obi ya niile kwado ezigbo ofufe (1 Eze 15:11, 12; w12 8/15 8 ¶4)
Esa ji obi ike gosi na ofufe Jehova dị ya mkpa karịa ya na ndị ezinụlọ ya ịdị ná mma (1 Eze 15:13; w17.03 19 ¶7)
E nwere ihe ndị Esa mejọrọ, ma Jehova weere ya ka onye ezi omume n’ihi àgwà ọma ya (1 Eze 15:14, 23; it-1 184-185)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Ofufe Jehova ọ̀ na-anụ m ọkụ n’obi? M̀ kwụsịla iso onye ọ bụla hapụrụ Jehova, ma onye ezinụlọ m, na-akpa?’—2 Jọn 9, 10.