Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Too Jehova Maka Amamihe Ya

Too Jehova Maka Amamihe Ya

Jehova nyere Solomọn amamihe pụrụ iche (1 Eze 10:1-3; w99 7/1 30 ¶6)

Ụdị amamihe Jehova nyere Solomọn tụrụ eze nwaanyị Shiba n’anya (1 Eze 10:4, 5; w99 11/1 20 ¶6)

Eze nwaanyị Shiba toro Jehova maka na ọ họpụtara Solomọn ka ọ bụrụ eze (1 Eze 10:6-9; w99 7/1 30-31)

Anyị nwekwara ike igosi na obi dị anyị ụtọ maka amamihe si n’aka Chineke otú eze nwaanyị Shiba mere. Olee otú anyị ga-esi eme ya? Otu ụzọ bụ ịna-eme ihe Jizọs kụziri na ịgba mbọ na-eme ka Jizọs. (Mat. 12:42; 1 Pita 2:21) Ụzọ ọzọ abụrụ ịkụziri ndị ọzọ amamihe si n’aka Chineke n’ozi ọma.