Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Septemba 12-18

ABỤ ỌMA 120-134

Septemba 12-18
  • Abụ nke 33 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 5 2016—Otú ị ga-esi azaghachi onye nwe ụlọ ji iwe gwa gị okwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 5 2016—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg Isi nke 8 ¶6—Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe unu na-amụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 114

  • Jehova Emeerela M Ọtụtụ Ihe Ọma: (Nkeji 15) Kpọnye vidio a dị na jw.org/ig. (Gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ pịa IHE NDỊ ANYỊ NA-EME.) E lechaa ya, jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú Jehova si nyere Crystal aka, gịnịkwa ka nke ahụ mere ka o mee? Gịnị ka ọ na-eme ma obi jọwa ya njọ n’ihi ihe ndị ahụ mere ya n’oge gara aga? Gịnị ka ị mụtara na vidio a?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia Okwu Mmechi ¶1-13

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 119 na Ekpere