Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 120-134

“Enyemaka M Ga-esi n’Aka Jehova Bịa”

“Enyemaka M Ga-esi n’Aka Jehova Bịa”

A na-akpọ Abụ Ọma 120 ruo 134 Abụ Nrịgo. Ọtụtụ ndị kweere na ọ bụ abụ ndị a ka ụmụ Izrel bụrụ mgbe ha na-arịgo Jeruselem, bú obodo nọ n’ugwu Juda, ịga fee Jehova ofufe ha na-efe ya kwa afọ.

E ji ihe ndị a dị n’okpuru kọwaa otú Jehova si echebe ndị ya . . .

121:3-8

  • onye ọzụzụ atụrụ mụ anya

  • ndò mgbe anwụ na-acha

  • onye agha na-alụchitere enyi ya ọgụ