Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Septemba 19-25

ABỤ ỌMA 135-141

Septemba 19-25
  • Abụ nke 59 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • E Kere Anyị n’Ụzọ Dị Ebube”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 136:15—Gịnị ka amaokwu a mere ka anyị ghọtakwuo gbasara ihe mere n’Oké Osimiri Uhie? (it-1 783 ¶5)

    • Ọma 141:5—Gịnị ka anyị mụtara n’ihe Eze Devid kwuru ebe a? (w15 4/15 31 ¶1)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 139:1-24

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) wp16.5 16

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) wp16.5 16—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg Isi nke 8 ¶8—Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe unu na-amụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ