Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 142-150

“Jehova Dị Ukwuu, Kwesịkwa Nnọọ Ka E Too Ya”

“Jehova Dị Ukwuu, Kwesịkwa Nnọọ Ka E Too Ya”

145:1-5

Mgbe Devid matara na ịdị ukwuu Jehova enweghị nsọtụ, o mere ka ọ gụwa ya agụụ ito Jehova ruo mgbe ebighị ebi

145:10-12

Ndị na-efe Jehova taa na-emekwa ka Devid. Mgbe niile, ha na-akọ gbasara oké ọrụ Jehova na-arụ

145:14

Obi siri Devid ike na Jehova ga-elekọtali ndị ohu ya, nakwa na ọ na-agụ ya agụụ ilekọta ha