Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee otú obi na-adị Chineke n’ebe ndị ji obi ha niile na-achọ ya nọ?

Amaokwu Baịbụl: 1 Pita 5:6, 7

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú Chineke hụruru onye nke ọ bụla n’ime anyị n’anya?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee otú Chineke hụruru onye nke ọ bụla n’ime anyị n’anya?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 10:29-31

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị si mara na Chineke ma anyị nke ọma?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na Chineke ma anyị nke ọma?

Amaokwu Baịbụl: Ọma 139:1, 2, 4

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe anyị ga-eme ka anyị soro ná ndị Chineke na-elekọta?