Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Septemba 10-​16

JỌN 3-4

Septemba 10-​16
  • Abụ nke 57 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jizọs Ezie Nwaanyị Sameria Ozi Ọma”: (Nkeji 10)

    • Jọn 4:6, 7—N’agbanyeghị na ike gwụrụ Jizọs, ọ malitere ịkpanyere nwaanyị Sameria ahụ ụka (ihe a kọwara na Jọn 4:6, nwtsty)

    • Jọn 4:21-24—Mkparịta ụka Jizọs na nwaanyị a mechara mee ka ọtụtụ ndị nụ banyere Mesaya ahụ

    • Jọn 4:39-41—Mbọ a Jizọs gbara mere ka ọtụtụ ndị Sameria nwee okwukwe na ya

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jọn 3:29—Olee otú anyị kwesịrị isi ghọta ihe amaokwu a kwuru? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Jọn 4:10—Olee ihe ọ ga-abụ ya ka nwaanyị Sameria ahụ ghọtara mgbe Jizọs sịrị “mmiri na-enye ndụ”? Ma, olee ihe Jizọs na-ekwu gbasara ya? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 4:1-15

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) wp16.2 9 ¶1-4—Isiokwu: Ihe Jọn 4:23 Pụtara.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ