Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Septemba 24-​30

JỌN 7-8

Septemba 24-​30
  • Abụ nke 12 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jizọs Nyere Nna Ya Otuto”: (Nkeji 10)

    • Jọn 7:15-18—Mgbe e toro Jizọs maka ihe ọ kụziri, o kwuru na ọ bụ Jehova ka e kwesịrị ito (cf 100-101 ¶5-6)

    • Jọn 7:28, 29—Jizọs kwuru na Chineke zitere ya ka ọ nọchite anya ya, nke gosiri na ọ na-edo onwe ya n’okpuru Jehova

    • Jọn 8:29—Jizọs gwara ndị na-ege ya ntị na ya na-eme ihe dị Jehova mma mgbe niile (w11 3/15 11 ¶19)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jọn 7:8-10—Jizọs ọ̀ tụụrụ ụmụnne ya na-aghọbeghị ndị na-eso ụzọ ya asị n’amaokwu a? (w07 2/1 6 ¶4)

    • Jọn 8:58—Olee ihe mere o ji daba adaba ịsụgharị okwu ikpeazụ n’amaokwu a “mụ onwe m adịrịla ndụ”? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 8:31-47

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 9-10 ¶10-11

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ