Ọktoba 11-17
JOSHỤA 10-11
Abụ nke 149 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Lụchiteere Ndị Izrel Ọgụ” (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Josh. 10:13—Gịnị mere na ọ dịghị anyị mkpa ịma ihe dị “n’akwụkwọ Jesha”? (w09 3/15 32 ¶5)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Josh. 10:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Nabata Enyemaka Ụmụnna Gị”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Nabata Aka Jehova Na-enyere Anyị—Ụmụnna Anyị.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 01 nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 16 ¶8-12 na igbe dị na peeji nke 132
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 103 na Ekpere