Ọktoba 18-24
JOSHỤA 12-14
Abụ nke 69 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jiri Obi Gị Niile Na-eso Jehova”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Josh. 13:2, 5—Ụmụ Izrel hà mechara nweta “ala ndị Gibal”? (it-1 902-903)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Josh. 12:7-24 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gwa ya ka gị na ya jiri broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi mụwa Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nye ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, jirikwa isi nke 01 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 20)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 01 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 18)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
“Na-echeta Jehova Mgbe Niile”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jiri Obi Gị Dum Na-arụrụ Jehova Ọrụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 16 ¶13-18
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 32 na Ekpere