Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jiri Obi Gị Niile Na-eso Jehova

Jiri Obi Gị Niile Na-eso Jehova

Keleb bidoro na nwata jiri obi ya niile na-eso Jehova (Josh. 14:​7, 8)

Mgbe e nyere Keleb ọrụ siri ike, ọ tụkwasịrị Jehova obi na ọ ga-enyere ya aka ịrụ ya (Josh. 14:​10-12; w04 12/1 12 ¶2)

Jehova gọziri Keleb n’ihi na o ji obi ya niile jeere ya ozi (Josh. 14:​13, 14; w06 10/1 18 ¶11)

Ka Keleb nọ na-eso ntụziaka Jehova, Jehova ana-agọzikwa ya, okwukwe ya nọ na-esikwu ike. Okwukwe nke anyị na-esikwukwa ike ka anyị na-ahụ otú Jehova si na-aza anyị ekpere ma na-eduzi anyị. Ọ na-eme ka anyị nọsie ike n’ofufe ya.​—1 Jọn 5:​14, 15.