Ọktoba 25-31
JOSHỤA 15-17
Abụ nke 146 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Chebe Ihe Nketa Dị Oké Ọnụ Ahịa I Nwere”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Josh. 17:15, 18—Olee otú anyị si mara na e nwere ọtụtụ oké ọhịa n’ala Izrel oge ochie? (w15 7/15 32)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Josh. 15:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe anyị. (th ihe ọmụmụ nke 19)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 01 nọmba nke 6 na ebe e dere Ụfọdụ Na-asị (th ihe ọmụmụ nke 9)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma Bụ́ na Ụwa Ọhụrụ Dị Nso”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio egwú bụ́ Alaeze Chineke Na-abịa.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 17 ¶1-7
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 34 na Ekpere