Septemba 13-19
JOSHỤA 1-2
Abụ nke 97 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ihe Gaziere Gị”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Josh. 2:4, 5—Gịnị mere Rehab ji duhie ndị ahụ eze zigara ka ha gaa chọta ndị bịara inyocha ala ha? (w04 12/1 8 ¶6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Josh. 2:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Baịbụl—Job 26:7. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi ma jiri ya malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 16)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Nọgide Na-azụ Ikike Iche Echiche Gị”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ ‘Nweenụ Ezi Akọnuche’.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 15 ¶8-12 na igbe dị na peeji nke 118
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 89 na Ekpere