Septemba 20-26
JOSHỤA 3-5
Abụ nke 65 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Na-agọzi Ihe Ndị Anyị Na-eme n’Ihi na Anyị Nwere Okwukwe”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Josh. 5:14, 15—Olee onye anyị kweere na ọ bụ ya bụ “ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Jehova”? (w04 12/1 9 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Josh. 3:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Jiri Ihe Ndị Anyị Ji Eme Nchọnchọ Na-achọ Ihe”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Nabata Aka Jehova Na-enyere Anyị—Iji Ihe Ndị Anyị Ji Eme Nchọnchọ Na-achọ Ihe.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi okwu mmalite isi nke 01 na nọmba nke 1-2 (th ihe ọmụmụ nke 15)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt igbe dị na peeji nke 121
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 24 na Ekpere