Septemba 6-12
DIUTERỌNỌMI 33-34
Abụ nke 150 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gbaba ‘n’Ogwe Aka Jehova Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi’”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 34:6—Gịnị ka ọ ga-abụ ya mere Jehova ji zochie ili Mosis? (it-2 439 ¶3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 33:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Baịbụl—2Tim. 3:16, 17. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi ma jiri ya malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 3)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jiri Akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi Na-akụzi Ihe n’Ozi Ọma”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Obi Dị Anyị Ụtọ na Ị Chọrọ Ịmụ Baịbụl. Otú ọ bụla oge kwere gị, kwuo ihe ndị bụ́ isi dị n’akwụkwọ ọhụrụ a. Gbaa mmadụ niile ume ịmụ isiokwu nke ọ bụla dị n’akwụkwọ a ma ọ bụ iji ya mee Ofufe Ezinụlọ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 15 ¶1-7 na igbe dị na peeji nke 116
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 18 na Ekpere