Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Gbaba ‘n’Ogwe Aka Jehova Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi’

Gbaba ‘n’Ogwe Aka Jehova Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi’

Jehova chọrọ ka anyị na-akpa àgwà dị ọcha (Diut. 33:26; it-2 51)

Jehova na-eji ike ya enyere anyị aka (Diut. 33:27; w11 10/15 26 ¶18)

Anyị kwesịrị ịtụkwasị Jehova obi na ọ ga-azọpụta anyị otú ahụ Mosis tụkwasịrị ya obi (Diut. 33:29; w11 9/15 19 ¶16)

Ogwe aka Jehova nke na-adịru mgbe ebighị ebi na-enyere anyị aka n’oge ọnwụnwa. O nwere ike ịbụ mgbe anyị nọ n’ọrịa, mgbe anyị dara mbà, mgbe anyị na-eru uju, ma ọ bụ mgbe anyị mere ihe ọjọọ ma chegharịa.