MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Gịnị bụ Alaeze Chineke?
Amaokwu Baịbụl: Aịza. 9:6, 7 ma ọ bụ Mat. 6:9, 10
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ka Alaeze Chineke ga-eme?
EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU NDỊ A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:
NLETAGHACHI
Ajụjụ: Gịnị ka Alaeze Chineke ga-eme?
Amaokwu Baịbụl: Ọma 72:16 ma ọ bụ Mat. 14:19, 20
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee mgbe Alaeze Chineke ga-achịwa ụwa?
EBE Ị GA-AHỤ ABỤ ỌMA 72:16 N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE: