Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nọgide Na-egosi Otú Ị Hụruru Jehova n’Anya

Nọgide Na-egosi Otú Ị Hụruru Jehova n’Anya

[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Job Na-ekwu.]

Setan kwuru na ihe mere Job ji hụ Jehova n’anya ma na-efe ya bụ naanị n’ihi ihe ndị Jehova na-emere ya (Job 1:8-11; w18.02 6 ¶16-17)

Setan kwuru na anyị ahụghị Jehova n’anya n’eziokwu (Job 2:4, 5; w19.02 5 ¶10)

Jehova enyela onye ọ bụla n’ime anyị ohere ime Setan onye ụgha. (Ilu 27:11) Anyi nwere ike igosi otú anyị hụruru Jehova n’anya. Otú anyị ga-esi eme ya bụ ime ya onye kacha mkpa ná ndụ anyị ma mgbe ihe dị mma ma mgbe ihe na-adịghị mma.