Ọktoba 23-29
JOB 8-10
Abụ nke 107 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ịhụnanya Chineke Pụrụ Iche Na-echebe Anyị Ka Ụgha Setan Ghara Imegharị Anyị Anya”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Job 9:32—Gịnị ka anyị kwesịrị ime ma e nwee ebe anyị gụrụ na Baịbụl anyị na-aghọtaghị? (w10 10/15 6-7 ¶19-20)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 9:20-35 (th ihe ọmụmụ nke 11)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 17)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, gị na ya jirikwa obere oge leba anya n’ebe e dere “Ịmụ Baịbụl Otú Ga-akacha Baara Gị Uru.” (th ihe ọmụmụ nke 3)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 16 nọmba nke 6 na Ụfọdụ Na-asị (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Nyere Ndị Na-enweghị Mmasị n’Okpukpe Aka Ka Ha Mata Onye Kere Ha”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) rr “Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi” na Ebe A Kọwara Ihe Ụfọdụ Dị n’Akwụkwọ A
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 64 na Ekpere