AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ụzọ Atọ Anyị Ga-esi Enweta Amamihe ma Rite Uru na Ya
Na-eleru ihe ndị Chineke kere anya (Job 12:7-9; w09 4/15 6 ¶17)
Meta ezigbo Ndị Kraịst enyi (Job 12:12; w21.06 10 ¶10-12)
Mata otú Chineke chọrọ ka anyị si na-ebi ndụ, na-ebikwa ndụ otú ahụ (Job 12:16; it-2 1190 ¶2)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ihe ndị m mụtarala kemgbe mụ na ezigbo Ndị Kraịst na-akpakọrịta?’