Ọktoba 9-15
JOB 4-5
Abụ nke 121 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Zere Akụkọ Ndị Na-abụghị Eziokwu”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Job 4:4—Gịnị ka Job mere nke Ndị Kraịst kwesịrị ịna-eme n’oge a? (w03 5/15 22 ¶5-6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 5:1-27 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gosizie ya otú ọ ga-esi achọta ihe na jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 15)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 16 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 16)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 60
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 38 na Ekpere