Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nyere Ndị Ọzọ Aka Ịna-eme Ihe Niile Ha Nwere Ike Ime

Nyere Ndị Ọzọ Aka Ịna-eme Ihe Niile Ha Nwere Ike Ime

Mọdekaị nwere obi ike, kwụsiekwa ike n’ebe Jehova nọ (Esta 3:2-4; it-2 431 ¶7)

O nyeere Esta aka ka ọ ghọta otú o nwere ike isi nyere ndị obodo ya aka (Esta 4:7, 8; it-2 431 ¶9)

Ọ gbara Esta ume ka o nwee obi ike ma tụkwasị Jehova obi (Esta 4:12-14; ia 133 ¶22-23)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Okwu ọnụ m na omume m hà na-enyere ndị ọzọ nọ n’ọgbakọ aka ịna-eme ike ha niile?’